Lines Matching refs:ta

5 Ebe ọ bụ na nghọta ugwu ekere uwa na ikike nha anya a pụghị ịnapụ mmadụ nke dirị onye ọ bụla bi n'ụ…
7 …e nke gbawara obi mmadụ nile, a bịakwa ọbịbịa ụwa ebe ndi mmadụ ga‐enwejupụta ohere ikwu okwu na i…
11 Ebe ọ dị mkpa ịkwalite ọganihu mmekọrịta enyi na enyi n'etiti mba na ibe ya.
17 Ebe nghọta onye ọ bụla banyere ikike na ohere ndi a kachasị dịrị mkpa maka imejupụta nkwekọrịta nke…
21ta Uwa Nile nke a banyere Ikike Maadụ Nwegasịrị ka ọ bụrụ ihe ngosi ọganihu nke ndi mmadụ nile na …
27 Onye ọ bụla tozuru iwe ikike na ohere nile e wepụtara na Nkwuwapụta nke a , n'enweghi ịkpa oke ọ bụ…
29 …hịchị, nlekọta ma ọ bụ mmekọrịta mba na mba, nke obodo ma ọ bụ oke ala onye nọ na ya, n'agbanyeghi…
44 …le tozukwara oke nchedo nha anya megide ụdị ịkpa oke ọ bụla mebiri Nkwuwapụta nke a ma megidekwa i…
56 …ebubo ida iwu nwere ntaramahụhụ tosiri ka e kwenye na o nweghi ụta tutu a chọpụta na ụta dịrị ya n…
61 …ya ezighi ezi n'ihe ọ‐cọghi ka ọha mara, ezinulo ya, ụlọ ya ma ọ bụ nzikọrịta ozi ya, ma ọ bukwa n…
81 2. Ọlụlụ di na nwunye ga‐abụrịrị ma e nwere nkwekọrịta si n'obi zuru oke nke ndi chọrọ ilu onwe ha.
86 1. Onye ọ bụla nwere ikike inwe ihe nke aka ya ma ọ bụ ya na ndi ọzọ inwekọrịta ihe.
91 … sọsọ ya ma ọ bụ ya na ndi ọzọ nwere n'ọgbọ ọha ma ọ bụ na nzuzo, igosiwapụta okpukpere chi ma ọ b…
94 Onye ọ bụla nwere ohere uche aka ya na nkwupụta uche ya: ikike a gbakwunyere ohere ịkwụdo n'echiche…
106 3. Uche ọha na eze ga‐abụ ihe mgbakwasị ukwu nke ike ọchịchị obodo; A ga‐egosipụta uche nke a site …
124 …o ya tinyere nri, uwe, ebe obibi na nlekọta ahụ ike na enyemaka di iche iche nke obodo, ya na ikik…
131 … nke nsọpụrụ maka ikike na ohere ntọala mmadụ nwegasiri. Ọ ga‐akwalite nghọta, ndidi na adimnamma …
136 …a ya soro n'emume ọdịnala nke obodo, iri uru nke mmụta nka nakwa iketa oke n'ọganihu na uru nke mm…
138 2. Onye ọ bụla nwere ikike nchedo uru ndi a hụrụ anya na ndi a hụghị anya sitere na mmepụta nke say…
144 …e ọ bụla nwere ọrụ ndi o tosiri ịrụrụ obodo ya bụ nanị ebe ntozu oke mmadụ nke ọ chọrọ ga‐esi pụta.
146 …gosipụta ikike na ohere ndi o nwegasịrị, onye ọ bụla ga‐enwe nrube isi nye sọsọ mmachi ndi sitere …
148 3. A gaghị egosipụta ikike na ohere ndi a n'ụzọ ọ bụla ha ga‐esi megide ebumnuche na usoro iwu nke …
151 Onweghi ihe nọ na Nkuwuwapụta nke a a ga‐akowa dị ka ihe nyere Steti, otu ma ọ bụ mmadụ ọ bụla ikik…