Lines Matching refs:nke
5 …a ugwu ekere uwa na ikike nha anya a pụghị ịnapụ mmadụ nke dirị onye ọ bụla bi n'ụwa bụ ntụala nke…
7 …nke gbawara obi mmadụ nile, a bịakwa ọbịbịa ụwa ebe ndi mmadụ ga‐enwejupụta ohere ikwu okwu na inw…
13 … n'ugwu na uru nke mmadụ, ya na nha anya ikike ndi dịrị nwoke na nwanyị, were nweekwa njikere ịkwa…
17 Ebe nghọta onye ọ bụla banyere ikike na ohere ndi a kachasị dịrị mkpa maka imejupụta nkwekọrịta nke…
21 …nke a banyere Ikike Maadụ Nwegasịrị ka ọ bụrụ ihe ngosi ọganihu nke ndi mmadụ nile na mba nile, nk…
24 …ere nakwa nha anya ugwu na ikike. E nyere ha uche na mmụọ ime ihe ziri ezi nke na ha kwesiri ịkpas…
27 …ozuru iwe ikike na ohere nile e wepụtara na Nkwuwapụta nke a , n'enweghi ịkpa oke ọ bụla dị ka nke…
29 …pa oke gbadoro ụkwụ n'ọnọdụ ọchịchị, nlekọta ma ọ bụ mmekọrịta mba na mba, nke obodo ma ọ bụ oke a…
32 Onye ọ bụla nwere ikike inwe ndụ, ohere na nchedo nke onwe ya.
38 …hụ, ma ọ bụ na mmeso omume na ntaramahụhụ obi ọjọọ, obi tara mmiri ma ọ bụ nke naz‐ewetu ugwu mmad…
44 …tozukwara oke nchedo nha anya megide ụdị ịkpa oke ọ bụla mebiri Nkwuwapụta nke a ma megidekwa ikwa…
47 … mmezi ga‐enwe nkawado ọha na eze nke ndi ụlọ ikpe tozuru etozu nke obodo ma e nwee omume ndi megi…
53 Onye ọ bụla nwere ntozu oke nha anya ịchọ ikpe ziri ezi n'ihu ọha nke ụlọ ikpe nwere onwe ya ma kwụ…
58 …nke n'abụghị ịda iwu nwere ntaramahụhụ n'oge e mere ya, ma ọ bụ n'usoro iwu obodo ma ọ bụ nke di, …
64 1. Onye ọ bụla nwere ikike ohere ngagharị na nke obibi n'ime oke ala nke Steti ọ bụla.
66 2. Onye ọ bụla nwere ikike ịhapụ ala ọ bụla, tiyere ala nke ya, ma nweekwa ikike ilọghachi n'ala ya.
71 …akwụkwọ sitere ezie na mmebi iwu n'abụghị nke ndọrọndọrọ ọchịchị ma ọ bụ omume megidere ebumnuche …
81 2. Ọlụlụ di na nwunye ga‐abụrịrị ma e nwere nkwekọrịta si n'obi zuru oke nke ndi chọrọ ilu onwe ha.
83 …i na ụlọ bụ nkeji ntaọala site n'okike nke ndi nọ n'obodo ọ bụla; n'ihi ya, o kwesiri inwe nchedo …
86 1. Onye ọ bụla nwere ikike inwe ihe nke aka ya ma ọ bụ ya na ndi ọzọ inwekọrịta ihe.
91 …ike a gbakwunyere ohere ịgbanwe okpukpere chi ma ọ bụ nkwenye ya, na ohere nke sọsọ ya ma ọ bụ ya …
94 …e ya: ikike a gbakwunyere ohere ịkwụdo n'echiche n'enweghi nnyonye anya na nke ịchọ, ịnata na ịgba…
106 …ze ga‐abụ ihe mgbakwasị ukwu nke ike ọchịchị obodo; A ga‐egosipụta uche nke a site n'ezi ntụli aka…
116 …e ịnata akwụmụgwọ ruuru ya ma dịkwa mma nke ga‐eme ka ya na ezi na ụlọ ya nwee obidi ndụ kwesiri u…
121 …e ikike ezumike na oge ezumike, tinyere mkpebi doro anya nke oge ọrụ ya na oge ezumike n'afọ nke ị…
124 …nke ya na nke ezi na ulo ya tinyere nri, uwe, ebe obibi na nlekọta ahụ ike na enyemaka di iche ich…
126 2. Ọnọdụ nne na nke nwata kwesiri inwe mkpachapụrụ anya na enyemaka pụrụ iche. Ụmụaka nile, ma a mụ…
129 …te bụkwa oge ntọala ya. Ọzụzụ ụmụntakịrị ga‐abụ manye. Ọzụzụ nka na ụzụ na nke ọrụ aka ga‐adị maka…
131 …nke mmadụ na kwadosi ike nke nsọpụrụ maka ikike na ohere ntọala mmadụ nwegasiri. Ọ ga‐akwalite ngh…
136 …ere ikike iji aka ya soro n'emume ọdịnala nke obodo, iri uru nke mmụta nka nakwa iketa oke n'ọgani…
138 …uru ndi a hụrụ anya na ndi a hụghị anya sitere na mmepụta nke sayensi, edemede ma ọ bụ nka, nke e …
141 Onye ọ bụla tozuru oke inwe nbazi ime obodo na nke jikọtara mba na ibe ya, nke ga‐ekwe ka ikike na …
144 1. Onye ọ bụla nwere ọrụ ndi o tosiri ịrụrụ obodo ya bụ nanị ebe ntozu oke mmadụ nke ọ chọrọ ga‐esi…
148 3. A gaghị egosipụta ikike na ohere ndi a n'ụzọ ọ bụla ha ga‐esi megide ebumnuche na usoro iwu nke …
151 Onweghi ihe nọ na Nkuwuwapụta nke a a ga‐akowa dị ka ihe nyere Steti, otu ma ọ bụ mmadụ ọ bụla ikik…